Oge Erugo [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Oge Erugo‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Oge Erugo Lyrics (Key D24)

s:m.s/s:m.s/s:d.t/s.l:-/

m.f:r/s.s:m.m/m:-/

Chorus: Oge erugo, oge erugo mgbe anyị g’eji keleenụ Chukwu ker’anyị.

l.l:s.s,s/m.,:d/r.f:d/r.m:m.m

1. Onye pụtara n’ụtụtụ bur’ụzọ kelee Chukwu.

s.d.s.ls.,s:s:s.,r.m d.r.m:,t:t.rd:s

2. Anyị ekele Gị Chukwu n’ụbọchị tata,

Otu isi dobe anyị ndụ.

s.l:l.ss.,m:s.,m.,d:r.t:d:s

3. Nyekwuazị anyị ike anyị g’eji too aha Gị Nna.

s.d:s.l m.s:m.d:l:f.m:s.m.m.m

4. Sikwa na aja nke Missa nye anyị ndụ ebighị ebi.

f:r.d:m.d:d.d

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024