Onye Mmehie kulie Chegharịa [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Onye Mmehie kulie Chegharịa‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Onye Mmehie kulie Chegharịa Lyrics
s:s:s/m:-:f/s:-:-/s.d’:d’.d’:-/s.m’:-.m’:r/t:d:-/s.l:-.m:f
/s:-:-/s.d’:t:-/s.l:.m:f/s:s.s:-/d’:l:t.t/d:-.d:-/d:-:-//
Chorus: Onye mmehie kulie, chegharịa, chọwa Chineke Gị mgbe ọka nọ nso, chọbakwa ya mgbe ọka ga-ekwe nchọta, oge dịkwa nwa-nke-nke.
1. Onye mmehie chetakwa na Chineke nọ nso, gbakwuru ya mee ebere maka njọ gị.
2. Okwu rụrụ arụ gị kwuru, omume rụrụ inyi gị mere, gbakwuru Ya rịọ mgbaghara.
3. Onye mmehie a na-agụrụ gị, beere sọ m’imere ọpịpịa ị ga-alakwa n’iyi.
4. Onye mmehie kulie, kulie chọba Chineke gị Ọ g’anabata gị, Were obi gị chọwa ya, ọ ga-agọzi kwa gị.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Ahapụkwala m Chukwu m
- Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka
- Dibenụ edi ụnụ Alụla Egwu
- Ekwere m na Mbilite n’ọnwụ
- Nara Mkpụrụobi Nwaodibo Gị
- Yọbaranụ ndị Nwụrụ anwụ
- Anyị Bịara Abịa n’elu ụwa
- Otu Ụbọchị na be Gị ka Mma
- Onye kere Ụwa biko nabata obi Nwaodibo Gị
- Onyenweanyị Chetakwa m n’ala Eze Gi
- Onye Mmehie kulie Chegharịa
- Aga m Ekuli lachighakwuru Nna mụ
- Werenụ Anya n’ele Jesu
- Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu
- Leenụ ya ihe Anyị bụ ka ọbụ na mbụ
- N’ụlọ nke Dinwenụ ka m ga-ebi ebebe
- Bịanụ Zuru Ike
- Bịakwute Chineke Gị
- Chegharịzie na oge na-Agwụ agwụ
- Dị Nkwadebe Arahụla ụra
- E Nyere m ha n’efu
- Ezenwanyị O Marịa
- Jesu Ndo
- Nna Zanụ m Ọsọsọ
- Nna Zọpụta m n’ihi Ebere Gị
- Nne Lee Nwa Gị
- Onyenwe m Lee m
- Were Ọbara Gị Sachaa m