Onye Mmehie Kulie [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onye Mmehie Kulie‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onye Mmehie Kulie Lyrics (Key Ab34)

Chorus:

Onye mmehie kulie, chegharịa,

chọba Chineke gị, mgbe Ọ ka nọ nso

chọba Ya mgbe Ọ ka ga-ekwe nchọta oge dị nwa nke nke.

1. Onye mmehie cheta kwa na Chíneke nọ nso

gbakwuru ya mee ebere maka njọ Gị.

2. Okwu rụrụ arụ gị kwuru

omume rụrụ inyi Gị mere

gbakwuru ya rịọ mgbaghara.

3. Onye mmehie anamagwa gị,

belu sọsọ m’imer’ọpịpịa

Ị g’alakwa n’iyi.

4. Onye mmehie kulie

kulie chọba Chineke gị

ọga nabata gị

wel’obi gị chọba ya

ọga gọzi kwa gị.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024