Otito dịrị Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Otito dịrị Chineke‘ is one of the popular Igbo Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Holy Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Otito dịrị Chineke Lyrics

s:l:s:-/m:-:s:m/f:f:m:r/m:-:-:-

Chorus: Otito dịrị Chineke (2ice)

1) Otito (2ice)

2) N’ụwa udo dịrị mmadụ

3) Ndị ihe ha na-asọ Chukwu

4) Anyị eto gị

5) Anyị ekwupụta afọ ọma Gị

6) Anyị esekpuore Gị

7) Anyị edoo gị ebube

8) Anyị ekene gị

9) N’ihi nnukwu ebube Gị

10) Osebụrụwa Chukwu

11) Eze nke Eligwe

12) Chukwu Nna Ji ike nile

13) Onye Nwe anyị

14) Jesu Kristi

15) Sọ Otu Nwa Chineke Mụrụ

16) Dinwenụ anyị bụ Chukwu (Otito 2ice)

17) Nwatụrụ Nke Chukwu

18) Nwa Nke Nna (Otito 2ice)

19) Onye n’ekpochapụ (2ice) njọ nke ụwa, mere anyị ebere mere…. anyị…. ebere (2ice)

Otito (2ice)

20) Onye n’ekpochapụ (2ice) njọ nke ụwa nara arịrịọ anyị nara arịrịọ anyị (2ice)

Otito (2ice)

21) Onye nọ n’aka nri Nna (2ice) Mere anyị ebere, mere anyị ebere (2ice) Otito (2ice)

N’ihi na sọ Gị dị asọ

22) Sọ Gị bụ Dinwenụ

23) Sọ Gị O Jesu Kristi

24) Kacha dị elu Otito (2ice)

25) Nyere Mmụọ Nsọ, n’ebube Chukwu Nna Amen, Amen, Amen, A—men.

Other Catholic Igbo Common of the Mass Hymns

Other Catholic Hymns

Categorized in:

Catholic Hymns, Igbo Hymns,