Tobenụ Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Tobenụ Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Tobenụ Chineke Lyrics (Key D44)

.s/d’.s:l.s/m:-d’/d’.d:d.d’/l:-.s/l:f/r– etc

Chorus:

Tobenụ Chineke otito dịrị Ya

sọ Ya bụ eze Ọ na-achị n’ụwa nile,

ñụrịa n’ọñụ, otito dịrị Chukwu too Ya,

too Ya ụnụ nile.

1. O Chukwu anyị ekele Gị

Sọ Gị onye nwe mba nile.

2. Ka mmili nke dị n’igwe

kele Chukwu bụ eze nk’igwe.

3. Hossana dịrị Onyenwe m dịrị

Chukwu Gị mgbe nile.

4. Lota ihe Dinwenụ mere gị

kelee Chukwu gị mgbe nile.

5. Ọchịchị dị n’aka Chukwu

Amamihe nile si na Chukwu.

6. Debe okwu nile nke Chukwu,

Were mkpụr’obi gị nye Chukwu.

7. Tobe Chukwu Nna na Nwa Ya

ka Chukwu Mmụọ Nsọ were bịa.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns

Last Update: February 27, 2024