Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ụmụ nke Chukwu Lyrics
Chorus:
Ụmụ nke Chukwu, bịanụ k’anyị kelee,
onye ker’ụnụ onye nwe ụnụ.
s/m:f:s/s:-:-/d’:d’:l/f:s:-/l:l:f/s:m:-/r:r:s/f:m:-/-
1. Nya nwa bụ Chukwu onye kele anyị
onye bụ mbido na njedebe.
2. Ụmụ ụwa nile kụbanụ aka,
meghe nụ ọnụ na ekwe ukwe ngoli.
3. Nya nwa bụ Chukwu, na-achị ụwa nile,
onye ebube ya na eyi egwu.
4. Nya nwa melụ anyị k’anyị n’achị
mee ka mba nile dị anyị n’okpuru.
5. Meghepụ ọnụ n’kwenụ otito onye eze nke anyị,
kwenụ otito Ya.
6. Nya nwa bụ Chukwu,
eze ụwa nile welu obi nile n’enye Ya otito.
7. Eze ụwa nile,
elu ụwa nile onye nọ n’elu wee n’achị achị.
8. Ụmụ ụwa nile, bụ ndị ana afa ha agbakọgo ọnụ iso ụzọ nke Chukwu.
9. N’ihi na Chukwu bụ onye nche nke ụwa,
onye bụ eze ụmụ eze nile.
Other Igbo Entrance Hymns
- Ana m Arịọ Onye Kere Mụ
- Anyị Abịawo Chineke
- Anyị ga-eje N’iru Jesu
- Anyị G’eje N’iru Chineke Nye Y’Ekele
- Anyị Etobe Gị
- Anyị Abatago n’Ụlọnsọ Gị
- Anyị g’eje n’ihu Chukwu
- Anyị abatago n’ụlọ Chineke
- Anyị abịawo Nna n’ihu Gị
- Bịanụ Bịanụ Ụmụ Chineke
- Bịa Chineke doo biko bịa zanụ nwa Gị
- Bịanụ kelee Eze nke Igwe
- Bịanụ K’anyị Tikusie Chineke Mkpuọñụ
- Bilienụ Kwebenụ Ukwe Añụrị
- Bịa Mmụọ Nsọ
- Bịanụ K’anyị Kele Chukwu
- Bịanụ K’anyị Kelee Chineke Nna
- Bịanụ K’anyị Kelee Chukwu
- Bịanụ Ndị Enyi M Niile
- Bịa Onyenwe M
- Bịanụ K’anyị Sekpuru Chineke
- Bịanụ N’Ụlọ Nsọ K’anyị Jee Too Ya
- Batawanụ N’oge Ahụ Erugo
- Chineke nke Eligwe
- Chineke Nna, Anyị Abịa Tata
- Chetanụ Chineke
- Chukwu Leemụ na be Gị
- Chukwu nwe Uwa
- Dinwenụ anyị bụ Eze
- Eze Igwe Chukwu meghere anyị ụzọ nk’igwe
- Gị bụ Chukwu, Gị kere Mmadụ nile
- Hosanna dịrị Onyenwe m
- Jesike bịa soro Chukwu
- Jesu Kristi Isi Dị Asọ
- Kulie K’anyị Kelee Dinwenụ
- Kulienụ K’anyị Jeenụ nye Chukwu Ekel’anyị
- K’anyị Jee too Chukwu Ony’okike
- K’anyị Jee N’ụlọ Chukwu
- K’anyị nye Chukwu Otito
- K’anyị nile Zukọọ tata
- Lee m Chineke
- Lee m lee m Dinwenụ
- Lee Nnukwu Ụkọchukwu
- Mmadụ nile ndị bi N’ụwa
- Ñụrịbanụ Ọñụ K’anyị Goribenụ
- Ngọzi dịrị Chineke
- Nyenụ Chukwu Otito
- Ndị Bịara Ụka Ga-anata Ngọzi
- Ndị otu Chukwu nile
- O Chukwu Chedo anyị
- Onye Mmehie Kulie
- Onye bụ Eze nke Ebube
- Oge Erugo
- O Onyenwe m Ị dị mma dịkwa Mgbaghara
- Sọ Gị kam ga-eso
- Tobenụ Chineke
- Tobe Chukwu n’Ụlọ Ụka Ya
- Ụmụ nke Chukwu, Bịanụ k’anyị kelee