Sale!

Uzo Nke Obe (Igbo Stations of the Cross) – Pdf Download

1,000.00

Ndịnime Ya

  • Ekpere Mmeghe
  • Nkwụsị nke Mbụ – A ma Jesu Ikpe Ọnwụ
  • Nkwụsị nke Abụọ – Jesu Eburu Obe Ya
  • Nkwụsị nke Atọ – Jesu Adaa nke Mbụ
  • Nkwụsị nke Anọ – Jesu Ezute Nne Ya N’ụzọ
  • Nkwụsị nke Ise – Simion E nyere Jesu Aka ibu Obe
  • Nkwụsị nke Isii – Veronika Ehichaa Jesu Ihu
  • Nkwụsị nke Asaa – Jesu Adaa nke Ugboro Abụọ
  • Nkwụsị nke Asatọ – Jesu Ezute Ụmụnwanyị Jerusalem
  • Nkwụsị nke Itoolu – Jesu Adaa nke Ugboro Atọ
  • Nkwụsị nke Iri – A gbawa Jesu ọtọ
  • Nkwụsị nke Iri na Otu – A kpodo Jesu n’elu Obe
  • Nkwụsị nke Iri na Abụọ – Jesu Anwụọ n’elu Obe
  • Nkwụsị nke Iri na Atọ – E butuo Ahụ Jesu n’obe
  • Nkwụsị nke Iri na Anọ – A donye Jesu n’ili
  • Ekpere Mmechi

Description

Nke a bụ Uzo nke Obe nke Akwụkwọ Nsọ nke bụ Igbo Stations of the Cross n’asụsụ bekee. Akwụkwọ a dị n’ụdị pdf. I nwere ike pịbaa ya n’ime ekwentị gị. Akwụkwọ Igbo Station of the Cross a ga-enyere gị aka ka ịghara i na-ebugharị akwụkwọ nke e bipụtara ebipụta oge niile. Kama, ọ ga-eme ka i nwere akwụkwọ ebe ọ bụla iji ekwentị gị.

 

 

Ọ bụrụ ị chọrọ ịsonye uzo nke obe na intanetị, i nwere ike pịa aka ebe a ka ịhụ Igbo 14 stations of the Cross. I nwekwara ike chọta ya na Amazon ma ị pịa aka ebe a Stations of the Cross in Igbo.

Then, I must commend the my team that made this book available. They are really great. Enjoy the read and the pray.

Reviews

There are no reviews yet.

Only logged in customers who have purchased this product may leave a review.

error: Alert: Content is protected !!