Aga m Eji Gịnị Kene Olisa [Complete Hymn with Lyrics]

Aga m Eji Gịnị Kene Olisa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Aga m Eji Gịnị Kene Olisa‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Aga m Eji Gịnị Kene Olisa Lyrics (Key C34)

:d.d:d/m:-.m:r/t.d:-.s,:s,//

Chorus: Aga m eji gịnị kene Olisa

Aga m eji gịnị kene Nna mo

Aga m eji gịnị kene Chineke onye bi n’igwe

Onye obi ọma Osebụlụwa

Chukwu Chukwu ọkaka.

1.  Aga m eji gịnị kene gị, kene gị

Aga m eji gịnị kene gi o

Osebụlụwa Chukwu

Onye mer’ihe niile dị n’ụwa chọọ ya mma.

Were ya nye anyị sị anyị ñụrịba na ya.

2. Aga m ejidụ akụ na ụba kene gị Chineke

Aga m ejidụ ihe oriri kene gị o

Aga m ejidụ akụ na ụba kene gị o

Ọbụdụ nke kọrọ gị, ọbụdụ nke kọrọ gị,

ọbụdụ nke kọrọ gị Chineke ọkaka onye ebube.

3. Keneenụ ya, kene ya, keneenụ ya

Afọma ya karịrị akarị,

Afọma ya karịrị ịgụta ọnụ,

Kene ya onye ọma.

4. Chukwu Nna doo, ekene dịrị Messiah

Chukwu Nna doo,

Chukwu Nna odogwu onye nwe anyị.

5. Aga m eji gịnị kene gị o,

Chukwu ọkaka n’ihe imeere anyị Chukwu Nna ọkaka

Izitere nwa gị Messiah, Chukwu Nna ọkaka

Ka ọgbapụta anyị na njọ Chukwu Nna ọkaka

Kuzier’anyị ụzọ nk’igwe, Chukwu Nna ọkaka.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X