Aja Ịbụ Ụkọchukwu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Aja Ịbụ Ụkọchukwu‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Aja Ịbụ Ụkọchukwu Lyrics
Ị bụrụgo ụkọchukwu, ee Ị bụrụgo ụkọchukwu, Ịbụrụgo ụkọchukwu dịka Melchisedek DS.
1. Wetanụ onyinye gị bịa nye Chineke k’anyị soro gị ñụrịa.
2. I nyela Chineke onyinye dị mma I werego onwe gị chụọrọ ya aja.
3. Aja, O Aja, Aja dị oke ọnụ ka ịnachụ ọbụ Kristi ka ịnọchiri anya ya.
4. Ị na-agba ụkọ n’etiti Chukwu na mmadụ n’etiti okwule nsọ.
Other Catholic Igbo Ordination Hymns
- Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile
- Onyenwe m Chineke Akpọgo Nwodibo ya
- Onye m Chiri Eze
- Ọ bụrụgo Ụkọchukwu
- Ịbụ Ụkọchukwu Ebebe
- Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu
- Echigo gị Ụkọchukwu
- Aja Ịbụ Ụkọchukwu
- Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel
- Ụkọchukwu Ebighịebi