Arịrịọ a na-arịọ Joseph dị Asọ
Here is Arịrịọ a na-arịọ Joseph dị Asọ which is said by Catholic faithful after reciting the Rosary of the Most Blessed Virgin Mary. It is said by Block Rosary Crusade in October only.
ARỊRỊỌ A NA-ARỊỌ JOSEPH DỊ ASỌ
Anyị ebulu afụfụ anyị gbakwute gị, O Joseph dị Ngọzi. Ebe anyị yọpụtagolụlị inye aka nwunye gị dịkalịsịlị n’asọ, anyị bụlụazi n’obi wee bịa ịyọ Ị k’inedụ anyị ka nna. Anyị ayọba gị k’iwelụ ma ịfụnanya nụfụ jikọlụ ngị na nne nke Chukwu ọnụ Virgin na-eburọ njọ na ịfụnanya nna ji amakụ Jesu bụ nwa, wee lekwasị ọkụ Jesu Kristi ji ọbara ya dị oke ọnụ wee gbatara anyị; k’isiteazi na nnukwu inye aka gị wee nyelụ anyị aka na mkpa anyịga.
Nnukwu onye nche na-eche Jesu na Marịa, chebe ndị Jesu rọtalụ; chebe anyị, nna ebele kasịnụ k’ọya njefie na ule ghalụ ịtụ anyị sikwa n’eligwe, ebe Ị nọ mekwul’anyị ebele, onye-nche ike ya kasịnụ, n’ofu agha nụnwa anyị na ike ọchịchị na-ebu, k’isi, ka isi weepụnalụ ọnwụ Jesu, bụ nwa, n’aka, wee zọba nzukọ Chukwu dị asọ n’ọnya nile ndị iro na-agba na afụfụ nile. Chebe anyị n’ofu n’ofu sitena nchedo gị dị ọkpụ, ebe nñomi gị na inyeaka gị gara-zọdo anyị ukwu n’ukwu, anyị e wee bibe ndụ dị asọ, nwụrụ ọnwụ dị asọ, wee keta añụrị ebebe n’eligwe, Amen.
Other Catholic Prayers
- The Canticle of Zachary ~ Itinerarium
- Prayer for a Chaste Life in the Priestly Vocation
- Prayer for Perfection
- Prayer for Purity of Mind
- A Seminarian’s Prayer by Cardinal Newman
- Prayer for Christian Unity
- Prayer for Vocations in the Catholic Church
- Prayer before a Crucifix
- Ekpere maka ibuso iri Awufu na ime Wuruwuru agha na Naijiria
- Prayer Against Bribery and Corruption in Nigeria
- Preparation for Confession in English
- Prayer after Confession in English
- Divine Mercy Prayer at 3 O’clock
- Prayer to Saint Joseph after the Rosary
- Arịrịọ a na-arịọ Joseph dị Asọ