Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma Lyrics
Chorus: Lele Jesu rịọba Jesu chekwube Jesu Ọ ga-adị mma.
1. Oge ihe siri gị ike
Oge uru juru gị obi
Nsogbu dị ebe nile
Nwanne m obi sie gị ike.
2. Jesu bụ onye ntasịobi
nke anyị bụ ndị nọ n’ụwa
Jesu nọ nso oge nile,
Nwanne m, obi sie gị ike.
3. Na ọrịa ncha na ahụhụ ụwa
Na ekworo nke ndị iro gị
Na mmegide nke ndị iro
Nwanne m, obi sie gị ike.
4. Oge ọchịchịrị gbara
Oge nke ije hiere ụzọ
Jesu ga-eduzi gị ụzọ
Nwanne m, obi sie gị ike.
5. Jesu bụ ike nke ụwa
Onye nzọpụta nke ụwa
Jesu bụ ike nke ụwa
Onye nzọpụta nke ụwa
Jesu ga-egosi anyị Nna
Nwanne m, obi sie gị ike.
6. Jesu nwere ike nile ka n’elu-igwe ka n’ụwa
Jesu bụkwa ike nke anyị
Nwanne m, obi sie gị ike.