Chinecherem [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chinecherem‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Sir Jude Nnam which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chinecherem Lyrics
Intro: Na mgbe na mgbe ka m na-akwado, Ị bịa nye gị ekele, na mgbe na mgbe ka m na-akwado, ị bịa tụọrọ gị mma mma. Na mgbe nile otu ihe ada chere mo ọ dị bakwuzịa o, Ọ dị ba ị bịa tụọrọ gị mma mma. Mana chukwu eh, A bịa go mo, Chinechere mo ị bịa tụọrọ gị mma mma. Egwu ọma ka m ji bịa. Ukwe ka m ji bịa n’iru gị chinechere mo. Ị bịa tụọro gị mma mma.
Chorus: Bịanụ nara ekele
Bịanụ nar’otito, chukwu mo,
egwu na nkwa ka m ji bịa
Ih’onyinye mara mma, ih’onyinye bụ sọ nma,
ka m ji bịa n’ihu gị Chinechere mo
1. Chukwu gọziri mo, chukwu hụrụ m n’anya, Ọ na-elekọta mo, ọ na-echekwaba mo.
Refrain: Ọ gịnị ka m ji asọ ngọ ngọ I kele ya, bịa jaa ya mma, Onyenwe m chineke mo do (chi ne chere mo) chi ne chere mo Eweniwe, chukwu mo (nara) doo Ọ bụghị nchezọọ, (o n ememri kpom, ri kpom) Ihe ị na-emere mo, ana m echeta ha(nabata onyinye anyị) onye nwe m (nara) doo, ọ bụghị nchezọọ.
2. Ụfọdụ mmadụ nọ n’asude n’ime ụlọgwụ n’ime anya mmiri. Mana chineke wepụrụ ha. Ref/ch
3. Ụfọdụ ndị pụrụ ije, udele eriela anụ ha chi. Ụfọdụ ndị gara nje m nwanne, ọ dịghị nke lọtara.
4. Nsogbu m bụ na m enweghị ego, Ego ụwa ọ n’eju afọ. Nsogbu m bụ na m enweghị akwa Nwannem agbadị m ọtọ.
Other Igbo Offertory Hymns
- Aja Dị Nsọ
- Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna
- Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke
- Bịa nye Ya Ekene
- Bunye Chineke Onyinye Gị
- Bute Ihe Onyinye
- Bute Onyinye
- Butenụ Onyinye Dị Mma
- Butere Chineke Onyinye Gị
- Cheta ihe nile Chineke meere Gị
- Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị
- Kele Chineke Jaa Ya Mma
- Chukwu Biko Nara Onyinye
- Chukwu Nna Nara
- Chukwu Nwa Emere Mmadụ
- Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar
- Ejila Onyinye Chineke eme Ngala
- Ihe m Nwere ka m Ga enye Dinwenụ
- Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ
- Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа
- Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe
- Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị
- Mmụọozi nke Chineke bu Ite Mgbaisiọma
- Nara Ekele Chukwu N’enye Ezi Onyinye
- Nara O Chukwu
- Nara Onyinye Gọzikwa Ụmụ Gị
- Nara Onyinye Gọzie, Chukwu
- Nye Onyinye Chineke
- Onye Dịka Chukwu
- Nye Chineke Onyinye
- Nye Ya Onyinye Dị Mma
- O Chukwu Biko Nara Aja
- Onyinye Dị Asọ
- Ọkaka Imeka
- Olisa Doo
- Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha
- Onyinye Ajadụ Nyere
- Onyinye Obi Ọcha
- Onyinye Mara Mma
- Onyinye Ọma
- Pụtanụ K’anyị nye Chineke Nna Onyinye
- Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke
- Were Onyinye Dị Mma Kelee Ya
- Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu
- Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị
- Chukwu Họtalụ Abraham
- Kristi Dinwenụ Ụkọchukwu Ebebe
- Chineke Nna Onye na-enye Onyinye
- Chukwu Nna Dị Nsọ Anyị Ekele Gị
- Ekele Dịrị Onye Onyinye
- Ekene Marịa Ezigbo Nne
- Jesu Nara Onyinye Anyị
- Kedụ ihe m ga-emere Chineke
- Wetanụ ihe Onyinye dị mma, Nye Chineke
- Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu
- Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe
- Onyinye nke Chukwu
- Ọlaọcha na Ọlaedo
- Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri
- Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m
- Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ
- Werenụ Onwe Gị nye Chukwu
- Aga m Enye Chukwu Onyinye
- Bịanụ Ka Anyị Keleenụ Chukwu
- Bịa Kelee Ya
- Buru Ụzọ Chọwa Alaeze
- Chinaemere m
- Ezi Chukwu Nara Aja Anyị
- Jesu Nwa Chineke Abịago
- Mma Mma Jesus
- Nara Aja N’aka Ụkọchukwu
- Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị
- Ọ Gọzie Gị Kelee Ya
- Onyinye Siri N’ezi Obi
- So m Too Chukwu
- Kosisọ Chukwu
- Chinecherem
- Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu