Chukwu kere ụwa [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chukwu kere ụwa‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chukwu kere ụwa Lyrics
d’:d’:t:t/s:s:l:l/s:f:f:m
m:-:-:-/d’.d’.d’:s:l/s:s:s:-/
s:l:s:f/m:-:-:-/l:f:f:r/s:-:s:-/m:-:-:- //
Chorus: Chukwu kere ụwa n’ihe bụ nke dụ n’ime ya.
Ọbụrụ na m achọghị gị kedụ uru m bara?
Ekwela ka mụ laa n’iyi.
1. Chineke anyị na-achọ Gị
Anyị agaghị ezu ike
2. Ihe nile dị n’ụwa nile siri n’aka Gị.
3. Otu ihe ka m n’arịọ Dinwenụ ka m biri n’ụlọ nsọ ebe m ga-ahụ ya ebebe.
4. Nọrọ anyị n’ihu, Nna onye kere anyị. Anyị ga-emeri ụwa.
5. Ọbụrụ na m achọghị Chineke Onye nwe m, Kedụ onye m ga-achọ?
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi