Chukwu nke bi n’igwe nụrụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chukwu nke bi n’igwe nụrụ‘ is one of the popular Catholic hymns by H.S.B White which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chukwu nke bi n’igwe nụrụ Lyrics
1. Chukwu nke bi n’igwe nụrụ nụrụ, Chukwu nke bi n’igwe nụrụ ibi n’igwe na-elete ụwa nke a n’ihe nile dị ya. Ma olu ndị bi n’igwe na-ajụ sị olee ihe ndị bi n’ụwa ji akpọ Ị be ha si ma ha nile bụkwanụ ụmụ nke otu Nna.
Chorus: Nkasịobi nke Nna mmụọ nsọ nke bi n’igwe onyinye nke Chukwu bata n’obi anyị bata bịa sal’ajụjụ bata n’obi anyị bata sapụ njọ anyị bata n’obi anyị bata gbaghara anyị bata n’obi anyị bata Nna biko sacha njọ dị n’obi anyị sacha njọ anyị Welụ ngọzi nke si n’igwe wụcha njọ dị n’ụwa, Mmụọ Nsọ nduru nke igwe onye nkasị.I
2. Chukwu nkebi n’igwe (etc) ma olu ndị bi n’ụwa na-ajụ sị olee ihe ndị na-eme mma ji enwe nsogb’ụwa ma ndị ụrụ ala bụkwa ndị nwere onwe ha.
3. Chukwu nke bi n’igwe (etc) ma olu ndị bi n’ụwa na-ajụ sị olee ihe ndị
Ala Eze nke Nna ji ada ogbenye ma ndị nwere ego na-eri ụgwọ nke ụwa.
4. Chukwu nke bi n’igwe (etc) Anyị ndị ome njọ n’ayọ
Zite Nwa Ị nke bi n’igwe zite mmụọ nsọ nke Ị.
Nke ga-eme ụwa nke a ka ọ bụrụ ala eze Chukwu.
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi