Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị Lyrics

Chorus: Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ, nụrụ onye bi n’igwe akwa ụmụ gị n’ebere gị, Onye nwe m akwa ụmụ gị ji ebeku Gị, Biko nụrụ, n’ihina, ịtụchaba mmehie anyị, ịtụchaba mmehie ụwa, Onye nwe m onweghị onye pụrụ iguzo n’ihu Gị.

1. Ụmụ ụwa jụrụ Chukwu Chukwu onye amara

Ụm’ụwa jụrụ Chukwu, ụm’ụwa neliri Chukwu,

Onye na-enye ndụ, onye n’enye onye n’eme amara n’ezie,

Chukwu n’enwe ndidi, Biko Nna ewena iwe.

2. Biko Nna lee, Osebụrụwa Chukwu anyị lee

Anyị atụfuwo ịhụnanya I nyere anyị

Ịhụnanya I nyere anyị n’efu k’anyị tufuru na njọ.

3. Anyị emejọgo gị gbakwuru njọ,

njọ na-egbu mkpụr’obi na-enyekwa ọnwụ.

Nna nerue anya mere anyị bụ ndị njọ ebere.

4. Chetakwo nọbụ Gị ker’anyị Chukwu

Iker’anyị n’oyiyi Gị Chukwu.

Zitere anyị MmụọNso Gị,

Zitere anyị onyinye ịhụnanya,

Onyinye ga-edugide anyị rue ebighịebi,

onyinye ndụ ebighịebi.

Other Catholic Igbo Hymns

Other Categories of Catholic Hymns

Categorized in:

Catholic Hymns, Igbo Hymns,