Echigo gị Ụkọchukwu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Echigo gị Ụkọchukwu‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Echigo gị Ụkọchukwu Lyrics
Chorus: Echigo gị ụkọchukwu, Echigo gị n’usoro, n’usoro nke Meldisedek. Ñụrịba goribe Kristi emegoro gị nnukwu ihe aha ya dị asọ.
1. Dịka onye e tere ude dị asọ nwanne m Ị ga-abụ onye dị asọ bịakwa doo ndị nke gị asọ doo ha asọ duru ha ka ezi onye nche atụrụ.
2. Site n’echichi ụkọchukwu Ị bụzi Kristi ọzọ nwanne m, Ị bụzi Kristi ọzọ ya mere ihe ọbụla ị na-eme na ndụ gị mebe ya etu Kristi siri mee ya mgbe ọbụla ị na-achụ aja n’elu altar mebe ya na ncheta Kristi.
3. Ayịyọ anyị n’isi gị bụ ka Marịa nne Chukwu O nne Kristi, nne nke ọra niile chebe gị oge nile dube gị oge nile, yọtara gị ayịyọ n’aka nwa ya Jesu nnukwu ụkọchukwu.
4. Otito dịrị Jesu n’elu kacha elu otito dịrị ya otito otito dịrị Jesu onye siri n’etiti anyị kpọrọ gị ka Ị bụrụ odibo ya.
Other Catholic Igbo Ordination Hymns
- Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile
- Onyenwe m Chineke Akpọgo Nwodibo ya
- Onye m Chiri Eze
- Ọ bụrụgo Ụkọchukwu
- Ịbụ Ụkọchukwu Ebebe
- Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu
- Echigo gị Ụkọchukwu
- Aja Ịbụ Ụkọchukwu
- Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel
- Ụkọchukwu Ebighịebi