Ekene Ezenwanyị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ekene Ezenwanyị‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ekene Ezenwanyị Lyrics
Ekene Ezenwanyị nne nke ebere ndụ anyị n’ụsọ anyị nchekwube anyị ekele.
Ngị k’anyị bụ ụmụ Eve na-akpọku ngị ka anyị na-ezidatalụ ume,
Na-eru uru na-akwa akwa n’ụwa anyammiri nke a ya bụ runatakene onye na-ekwulu anyị nekwasị anyị anya ebele Gị ekpo oge nchụpụ anyị afụ gasịlị, gosị anyị nwa afọ Gị dị ngọzi bụ Jesus O onye dị afọma dị ịfụnanya dịkwa ụtọ bụ Virgin Maria. Amen.
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi