Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns composed from Abụọma 96 1-3, 10 which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile Lyrics
Chorus: Gaanụ n’ụwa ka ụnụ kuziwere mba niile
1. Kwerenụ Dinwenụ ukwe ọhụrụ mba niile kweerenụ Dinwenụ ukwe kweernụ Dinwenụ ukwe gọzienụ aha ya.
2. Kwupụtakwanụ nzọpụta ya ụbọchị niile, kwupụtaranụ mba niile otiti nke Dinwenụ.
3. Gwanụ mba niile na Dinwenụ bụ Eze mba nile O kere n’ụwa kwụdosie ya ike O ji ikpe nkwụmọtọ achị mba nile.
Other Catholic Igbo Ordination Hymns
- Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile
- Onyenwe m Chineke Akpọgo Nwodibo ya
- Onye m Chiri Eze
- Ọ bụrụgo Ụkọchukwu
- Ịbụ Ụkọchukwu Ebebe
- Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu
- Echigo gị Ụkọchukwu
- Aja Ịbụ Ụkọchukwu
- Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel
- Ụkọchukwu Ebighịebi