Hụnụ ibe ụnụ n’anya [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Hụnụ ibe ụnụ n’anya‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Hụnụ ibe ụnụ n’anya Lyrics
Chorus: Hụnụ ibe ụnụ n’anya ka Chineke siri hụ ụnụ n’anya.
1. O were ndụ ya nye n’ugwu Kalvary ka gị onwe gị wee mata k’ịhụnanya si dị ka mkpa. DC..
2. O were iko nke nzọpụta nye ụnụ ka ụnụ na ya bụrụ otu n’ala eze nke Nna ya.
3. O jiri onwe ya gosi ịhụnanya site na ịgbasa ọbara ya n’elu obe Ji nye ụnụ nzọpụta.
4. Ọ na-akpọku ụnụ sị ụnụ bịakwute ya, ka Ọ nabata ụnụ n’ala eze Nna ya, Nke bi n’elu-igwe.
5. Ọ bụ gịnị ka ụnụ ga-eji kele ya Ma ọbụrụ na ụnụ enweghị ịhụnanya n’ebe madụ ibe ụnụ ndị ọzọ nọ.
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi