Igbo Catholic Centenary Anthem [Full Anthem with Lyrics]
The anthem entitled ‘Igbo Catholic Centenary Anthem‘ is the anthem for the Igbo Catholic Community in remembering the Centenary celebration of the existence of Catholicism is Nigeria. You will find below the lyrics of this anthem.
Igbo Catholic Centenary Anthem Lyrics
1. K’anyị kweere Chineke ukwe otito dara ụda, Ekele ndị otu Fada Lutz, Bishop Shanahan tubere anyị ugo mgbe ịhụnanya duuru ha ruo ikpere orimiri Ọnịcha, n’agbanyeghị ụdị ụbọchị ndọlị, ọrịa n’ọnwụ ike ha bu obe Kristi. Ha kụọ okwukwe ụka Katọlik n’ọwụwa anyanwụ Naijiria Ezigb’ụka b’ide ha wuru.
2. O Chinek’onye nchedo, Nna anyị nọ n’eluigwe. Anyị ekelee Gị mak’onyinye okwukwe ụka Katọlik. Nụrụ arịrịọ anyị ji umeala arịọ, kwụọ ndị mgbasa okwukwe ụka Katọlik ụgwọ. K’ụka Katọlik na-esiwanye ike K’ihe okwukwe ụka Katọlik n’acha mgbe nile Gọzie Obodo anyị Naijiria, mmadụ dum kelee Etin Etifaive, (1885) afọ dị ngọzi ka ịbụ.
Other Catholic Anthems
- Papal Anthem
- Full in the Panting Heart of Rome – Papal Anthem
- Igbo Catholic Centenary Anthem
- NFCS Anthem
- PJPS Anthem