Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ (Quid Retribuam in Igbo)‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ Lyrics

1. Kedụ ihe m ga emelụ, ihe m ga emedụlụ Dinwenụ.

Kedụ ihe m ga emelụ, ihe m ga emedụlụ Dinwenụ.

Kedụ ihe m g’eme, ihe m g’emelụ Dinwenụ.

Kedụ ihe g’eme, ihe m g’emelụ Dinwenụ.

2. Agam ebulu iko mmanya

Iko mmanya nke nzọpụta

Wee n’akpọku, wee n’akpọku

Wee n’akpọku aha Dinwenụ.

3. Aga m ebulu iko mmanya

Iko mmanya nke nzọpụta

Wee n’akpọku wee n’akpọku

Aha Dinwenụ aha Dinwenụ

4. N’akpọku aha Dinwenụ

N’akpọku aha Dinwenụ

Ka m wee gbanarị ndị iro.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns