Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа Lyrics (Key G34)

d.m:d/r:-.r:-/-:f.r:r/d.m:-.m:-/-

:m.s:m/f.f:-.r:-.l,/l,:d:t,/d:-.d:-//

Chorus: Keleenụ Chukwu, nyenụ ya onyinye ọmа,

Werenụ ihe ụnụ nwere ga nye Chukwu. DC

1. Chetanụ Chineke Nna, onyenweanyi,

Sọ ya bụ Nna nke anyị, onye obiọma.

Refrain: Gaa n’ihu ya, Gaa n’ihu ya M’inweghị ihe ọbụla nye ya onwe gị. Ch.

2. Gaa nye Chineke Nna ihe i nwere

Gaa nye Chineke Nna onyinye obiọma. (Ref:)

3. Gaa nye Chineke Nna ahụhụ gị

Gaa nyekwa ya ma uru gị kwa (Ref:)

4. Gaa nye Osebụrụwa ihe ubi gị,

Ọ ga-enyekwa gị nke ubi ya (Ref.)

5. Gaa nye Chineke Nna, ego i nwere

Gaa nye onyenwe ụwa akụ ndụ ọma (Ref:)

6. Ọ bụ sọ Chineke Nna, nwe ihe nile

Ọ bụ sọ nanị Ya nwe onyinye ọma. (Ref:)

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns