Kosisọ Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Kosisọ Chukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Sir Jude Nnam which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Kosisọ Chukwu Lyrics
Intro: Chineke moo, onyenwem moo, abịara m n’iru gị inye gị ekele chukwu. Ana aja gị mma nna nke igwe ihe ọsọrọ gị—e ime ndụ moo mebe, kosisọ gị chukwu ọkaka eh ihe ọsọrọ gị ee n’ime ndụ moo mebe.
(Bass: mgbe nile)
Sop: K’osisọ Nna, K’osisọ chi-neke nna moo, k’osisọ k’osisọ gị chiineke nna moo ọ dịrị m mma n’eluwa, ọ dịrị m njọ aga m atụrụ gị mma mma n’obi ọcha ngọzi gị chineke Nna orugo m aka ebe ọ mmasịrị gị… chineke Nna moo ơma-sịrị moo.
1. Ọ bụghị n’ịgbaka mbọ n’ezie bụ ya bụ n’ego ekwe mkpata, chetakwa n’ihe ụwa si n’a- akara aka. Ụfọdụ n’ata ahụhụ n’ụwa echere chi ha, emekata ọdị ka ọdịghị eme… Aga m agbar’egwu buru onyinye m wee bịa n’iru gị ọmasị gị chineke nna moo ọmasịrị moo (ch).
2. Ekwere moo n’oge chukwu kacha mma n’ụwa, ekwere moo n’ụkwa ruo oge ya ya-adaa, ngọzi chineke ehusago m ka mmiri ee lee amara ya n’ime ndụ moo. Aga m agbara egwu bur’onyinye m wee bịa n’iru gị ọmasị gị chineke Nna moo ọ masịrị moo. (Ch).
3. Ekele ka m ji bịa (k’osisọ chukwu) ukwe ka m ji bịa (k’osisọ chukwu) egwu ọyọrịma ka m ji bịa n’ihu gị nna (k’osisọ chukwu) ikele gị n’ihi n’eme na ndụ moo (k’osisọ chukwu) Ahụhụ bịa na ndụ moo, (k’osisọ chukwu) aga m atabanụ ya nọ bụ uche gị (k’osisọ chukwu), añụrị bịa na ndụ moo (k’osisọ chukwu) aga m añụrịba nọ k’osisọ gị (k’osisọ chukwu) k’osisọ chukwu, k’osisọ, k’osi, k`osisọ gị chineke Nna moo ọ masịrị moo. (Ch)
Other Igbo Offertory Hymns
- Aja Dị Nsọ
- Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna
- Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke
- Bịa nye Ya Ekene
- Bunye Chineke Onyinye Gị
- Bute Ihe Onyinye
- Bute Onyinye
- Butenụ Onyinye Dị Mma
- Butere Chineke Onyinye Gị
- Cheta ihe nile Chineke meere Gị
- Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị
- Kele Chineke Jaa Ya Mma
- Chukwu Biko Nara Onyinye
- Chukwu Nna Nara
- Chukwu Nwa Emere Mmadụ
- Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar
- Ejila Onyinye Chineke eme Ngala
- Ihe m Nwere ka m Ga enye Dinwenụ
- Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ
- Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа
- Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe
- Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị
- Mmụọozi nke Chineke bu Ite Mgbaisiọma
- Nara Ekele Chukwu N’enye Ezi Onyinye
- Nara O Chukwu
- Nara Onyinye Gọzikwa Ụmụ Gị
- Nara Onyinye Gọzie, Chukwu
- Nye Onyinye Chineke
- Onye Dịka Chukwu
- Nye Chineke Onyinye
- Nye Ya Onyinye Dị Mma
- O Chukwu Biko Nara Aja
- Onyinye Dị Asọ
- Ọkaka Imeka
- Olisa Doo
- Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha
- Onyinye Ajadụ Nyere
- Onyinye Obi Ọcha
- Onyinye Mara Mma
- Onyinye Ọma
- Pụtanụ K’anyị nye Chineke Nna Onyinye
- Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke
- Were Onyinye Dị Mma Kelee Ya
- Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu
- Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị
- Chukwu Họtalụ Abraham
- Kristi Dinwenụ Ụkọchukwu Ebebe
- Chineke Nna Onye na-enye Onyinye
- Chukwu Nna Dị Nsọ Anyị Ekele Gị
- Ekele Dịrị Onye Onyinye
- Ekene Marịa Ezigbo Nne
- Jesu Nara Onyinye Anyị
- Kedụ ihe m ga-emere Chineke
- Wetanụ ihe Onyinye dị mma, Nye Chineke
- Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu
- Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe
- Onyinye nke Chukwu
- Ọlaọcha na Ọlaedo
- Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri
- Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m
- Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ
- Werenụ Onwe Gị nye Chukwu
- Aga m Enye Chukwu Onyinye
- Bịanụ Ka Anyị Keleenụ Chukwu
- Bịa Kelee Ya
- Buru Ụzọ Chọwa Alaeze
- Chinaemere m
- Ezi Chukwu Nara Aja Anyị
- Jesu Nwa Chineke Abịago
- Mma Mma Jesus
- Nara Aja N’aka Ụkọchukwu
- Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị
- Ọ Gọzie Gị Kelee Ya
- Onyinye Siri N’ezi Obi
- So m Too Chukwu
- Kosisọ Chukwu
- Chinecherem
- Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu