Kuziere anyị ụzọ Gị [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Kuziere anyị ụzọ Gị‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Kuziere anyị ụzọ Gị Lyrics
s:m:m:-/s:d’:l:l.l/f:-:s:s/m:-:-:-
/s:f.r:m:-.s/s:f.m:m:s.s/f:-:-:-
/s:l.l:s:m/s:-:-:-/l:d’:s:f.f/m:-
:l:s.s/f:f:m:r.d/d:-:-://
Chorus: O Chukwu, anyị abịago n’obiume anị na-ekwupụta mmehie anyị ga n’ihu Gị. Kuziere anyị ụzọ gị, Cheta anyị bụ ndị njọ, Dinwenụ kasị elu, dị ebube.
1. K’anyị sekpuere ya, Rịọ ya mgbaghara maka mmehie anyị.
2. Chukwu hụrụ anyị n’anya, ma anyị kpọrọ ibe anyị asị, ma kpọkwa onwe anyị ndị otu Kristi.
3. Iwepụ anya n’ebe anyị nọ Dinwenụ, Onye k’anyị ga-gbakwu-ru? Nye anyị ike ịkpọku Gị.
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi