Nna anyị Chineke bi n’igwe [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Nna anyị Chineke bi n’igwe‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Nna anyị Chineke bi n’igwe Lyrics
Chorus: Nna anyị Chineke bi n’igwe, biko lee ụmụ Gị anya. Anyị bụ sọ ụmụ ogbenye. DC. (soprano 1st, Ref: then all in parts)
1. Nna nyere anyị aka, Nna nyere anyị aka,
Nna nyere anyị aka anyị bụ ụmụ Gị,
Ị hụrụ n’anya, mere anyị ebere.
2. Otito dịrị Nna, otito dịrị ya, onye kere eluigwe na ala, kee osimiri.
3. Otito dịrị Jesu, otito dịrị ya, Onye nzọpụta bịara n’ụwa maka ihi njọ anyị.
4. Otito dịrị Mmụọ Nsọ, otito dịrị ya, Onye na-enye ntasi obi n’ime obi anyị.
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi