Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu Lyrics
Chorus: Ñụrịba ñụrịba ñụrịa n’ezie Ị bụrụgo ụkọchukwu ebighịebi.
1. Ị bụrụgo ụkọchukwu n’usoro nke Melchisedek Chukwu Chukwu Chukwu añụgo iyi ọ ma añụghasị.
2. Biko yọtara anyị Chukwu ayịyọ, yọtara anyị Chukwu ayịyọ, yọtara anyị Chukwu ayịyọ ịbụrụgo ụkọchukwu ebighịebi.
3. Chukwu enyego gị iwu ya, ka ikuzibere mmadụ nile ihe ọ gwara gị, ka Ị ga-ekwu, emechikwala ọnụ gị, emekwana ihe doo Ị bụrụgo ụkọchukwu ebighịebi.
Other Catholic Igbo Ordination Hymns
- Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile
- Onyenwe m Chineke Akpọgo Nwodibo ya
- Onye m Chiri Eze
- Ọ bụrụgo Ụkọchukwu
- Ịbụ Ụkọchukwu Ebebe
- Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu
- Echigo gị Ụkọchukwu
- Aja Ịbụ Ụkọchukwu
- Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel
- Ụkọchukwu Ebighịebi