Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu Lyrics

Solo 1: Nyenụ chukwu ekele kach’elu ked’ihe i nwere n’ọbụghị chukwu nyere gị.

Duet: Nyenụ nna onyinye chineke ked’onyinye nke n’abụghị chukwu nyere gị.

Chorus: Nyenụ chukwu otito bur’ibu ked’iheọma nke nọbụghị chukwu nyere gị.. Maka ngọzi chukwu ebe anyị nọ e-ekele bur’ibu kele ya, ekele…. K’anyị n’enye gị nna maka (DC) chukwu

Solo: Nyenụ chukwu ekele kach’elu, onyiny’ọbụla ọ bụghị chukwu n’enye ha.

Duet: Nyenụ chukwu otito bur’ibu, mak’ịhụnanya ya n’ebe mmadụ nọ.

Solo: Donụ chukwu ebube kach’elu eze kach’obi ọma.

Duet: Donụ chukwu ebube kach’elu ihe ọbụla nọ n’ụwa na nke nọ n’eligwe.

Solo: Nyenụ nna na nwa na mmụọ nsọ, ịtọ n’ime otu dị ngọzi nach’ebịghebi.

Duet: Bịanụ chịwa n’ime obi anyị, k’anyị nw’ik’imeri ọnwụnwa nke ekwensu.

Solo: Chukwu nna, nwa, na chukwu mmụọ nsọ, anyị n’eto n’eto….anyị ekele gị.

Duet: Kwe k’anyị soro ndị mmụọ-ozi gị, n’eto gị na ndụ ebebe.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns