Ọ bụrụgo Ụkọchukwu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ọ bụrụgo Ụkọchukwu‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ọ bụrụgo Ụkọchukwu Lyrics
Chorus: Onye Chukwu họọrọ, a bụrụgo ụkọchukwu n’usoro nke Melkisedek Melkisedek. Otito dịrị Nna, ya dịkwara Chukwu Nwa dịrị Mmụọ Nsọ, ebighịebi.
1. Ọ kwadogo onwe ya, O tozugo Ị chụgara Chineke aja.
2. Onye kere ụwa, a họrọgo nwanne anyị chie ya ụkọchukwu.
3. Onye kere ụwa nụrụ olu anyị za anyị oku, otito dịrị gị.
4. Alleluia, Alleluia, Chineke Nna I meka.
5. Jesu Kristi kwere anyị nkwa na ọ ga-anọnyere anyị.
6. Chineke onye ji ike nile nye anyị ike Ị gbasa oziọma gị.
Other Catholic Igbo Ordination Hymns
- Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile
- Onyenwe m Chineke Akpọgo Nwodibo ya
- Onye m Chiri Eze
- Ọ bụrụgo Ụkọchukwu
- Ịbụ Ụkọchukwu Ebebe
- Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu
- Echigo gị Ụkọchukwu
- Aja Ịbụ Ụkọchukwu
- Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel
- Ụkọchukwu Ebighịebi