Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel‘ is one of the popular Igbo Catholic Ordination hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel Lyrics
Onyenwanyị ahọrọgo gị dịka Samuel, e tego gị ude, dịka David. O nyewo gị amamihe.
1. Onyenwanyị echigo gị Ụkọchukwu dịka Melkeisadek, o tego gị mmanụ ka ibutere ndị ogbenye oziọma.
2. Onyenwanyị ahọrọgo gị tee gị ude doo gị nsọ, Ọ kwụbago gị n’etiti okwule nsọ. K’ịnọchite anya ndị nke ya.
3. Kulie, gaba, atụla egwu, n’ịgbara Chineke aka ebe maka na ọ na-atụ anya ọrụ buru ibu n’aka gị.
4. Ma cheta nkwa ikwere Chineke, emebikwana ọgbụgba ndụ gị na Chineke, ka ngọzi ya wee dịnyere gị, oge nile.
Other Catholic Igbo Ordination Hymns
- Gaanụ n’ụwa ka ụnụ Kuziwere mba nile
- Onyenwe m Chineke Akpọgo Nwodibo ya
- Onye m Chiri Eze
- Ọ bụrụgo Ụkọchukwu
- Ịbụ Ụkọchukwu Ebebe
- Ñụrịba Ị Bụrụgo Ụkọchukwu
- Echigo gị Ụkọchukwu
- Aja Ịbụ Ụkọchukwu
- Onyenwanyị Ahọrọgo gị dịka Samuel
- Ụkọchukwu Ebighịebi