Anyị nwere Olileanya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Anyị nwere Olileanya‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Anyị nwere Olileanya Lyrics

Chorus: Anyị nwere olileanya, anyị nwere olileanya na anyị ga-anọnyere ha n’eligwe, ndị dị nsọ nke Chineke, ndị Chukwu tubere ugo.

1. Ndị nsọ nke Chukwu, ndị n’eligwe, ndị gbara ọsọ ndụ ha, ha n’enwe añụrị ha bụ ndị bidoro n’ụwa gbaba ọsọ ndụ ha ma n’ugbu a na nọ n’ezuike.

2. Lee ha lee ha ndị gbara ọsọ ndụ ha. Leenụ ha ka nọ n’ezuike

3. Yọtara anyị Chukwu arịrịọ biko yọtara anyị Chukwu arịrịọ, yọtara anyị Chukwu arịrịọ biko yọtara anyị arịrịọ.

4. Onye nri ya bụ ime uche nna rịọtara ngọzi ime na I nabata uche nna ka na ahụhụ ka n’añụrị.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns