Bịakwute Chineke Gị [Complete Hymn with Lyrics]

Bịakwute Chineke Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Bịakwute Chineke Gị‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Bịakwute Chineke Gị Lyrics

Chineke na-akpọ gị nwanne m,

Bịakwute Chineke gị o, Bịanụ,

Bịakwute Chineke gị.

Ọ ga-agbaghara gị mmehie gị o.

1. Echela na njọ gị kariri Chineke mgbaghara,

Naanị kwere, chegharịa.

Chineke ga-akpọrọ gị.

2. Ihere emezila gị nwanne m,

Mak’ihi mmehie gị, buru ya

Gbakwute Chineke gị,

Ọ ga-asachapụ gị o.

3. Ezogharịzila n’obodo,

Makana arụ zuru gị ahụ.

Ọmasị gị siwe ka mkpụ, buru ya

Gbakwute Chukwu.

4. Emechila ntị gị, akpọchila obi gị,

maka na ọbụ akụ fechaa, ọ daara’wọ.

5. Cheta ụbọchị ọnwụ gị,

kedụ ụbọchị ọ ga-abụ,

Chineke g’emere gị ebere

mana ọbụghị n’ala ili gị.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X