Cheta m Onyenwe m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Cheta m Onyenwe m‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Cheta m Onyenwe m Lyrics

s,:-:m/r:-:r/d:-:-/d:s.m:m/l:f.f/s:-:- /m:-:s/f:-:f/m:-:-/d:d:t,/d:-:-//

Chorus: Cheta m Onyenwe m

achụpụna nwaodibo gị

Cheta m Onyenwe m

Chukwu Nna m o.

1. Cheta m Onyenwe m,

Chetanụ Onye ijiri maka ya taa ahụhụ,

Cheta m ekwela ka m laa n’iyi.

2. Cheta m Onyenwe m

amara Gị ụra kee gị agbụ n’ihi m

Cheta m Onyenwe m, onye m hụrụ n’anya.

3. Lee obe Kalvarị ebe akpọgburu Dinwenụ,

lee obe Kalvarị.

4. Cheta ebere gị, O Dinwenụ

Cheta ebere gị Chukwu Nna m o.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns