Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ Lyrics
::m:s/m:s:m:s/f:-:f:r/s:-:s:f/m:-:-
Chorus: Chetanụ ụbọchị ọnwụ
Nke ga-adịrị mmadụ
Na ikpe nke ga-akara ụnụ
Ụgwọ dịrị ndụ ụnụ.
1. A mụtara anyị n’ụwa
Na ime ahụhụ na mkpa
Ndụ anyị dị nwankenke
Ụbọchị ole na ole.
2. Anyị dị ndụ n’ụtụtụ
Nwụrụ anwụ n’anyasị,
Dịka ahịhịa n’ime ọhịa
Mmadụ ji nma mata.
3. Ụnụ bụ ndị ome njọ
Ji ngala garube.
Kwụsịnụ n’ihu ozu
Nedụ ihe ụnụ ga-abụ.
4. Nnukwu mmadụ n’ụtụtụ
Ozu n’uhuru chi
Eze nke mmadụ nile
Bụ ihe oriri arụrụ.
5. Ụnụ ga-ahapụ ego
Akụ n’ihe ekike;
Ihe nke gabal’ụnụ
Bụ sọsọ ezi omume.
6. Ihe nke ga-adịrị ụnụ
Bụ ikpe nke kwụrụ ọtọ
Eligwe nke g’abụ ụgwọ
Na ọkụ nke dịrị njọ.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya