Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị Lyrics (Key G44)

s:-:d’:s/l:s:m:d/f:-:-:m/r-:-:-/m:-:s:m/f:m:r:d/t,:-:-:r/d:-:-:-

1. Chineke nar’onyinye anyị n’enye

Mee ka ezi n’ụlọ ọbụla dị mma

Onyinye nk’ụmụ ogbenye n’enye Gị

Bụ maka iji rịọ udo nk’ụwa.

s:-/m:m:f:m/r:-:s:s/m:m:f.m/r:- :s:-/m:-:s:m/f:m:r:d/t:-:-:r/d:-:-

Refrain: O Chineke Nna, doo nara onyinye

O mee ka ezi n’ụlọ ọbụla dị mma.

2. Anyị na-arịọ Gị Chineke nk’igwe,

sị gị biko nar’onyinye anyị O,

Ejisola ajọ omume anyị,

N’ihi anyị bụ ndị njọ n’ezie. Ref.

3. Nyenụ Chineke onyinye dị mma

Onyinye dị mma na-asọ Chukwu

Inye Chineke onyinye mara mma

Ọ ga-enyeghachi gị n’uju. Ref.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns