Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta Lyrics

s,.m:-.m:r/d:-:-/s.s:-.m:f/s:s.s:-/-:f:m.f/r:-:-/

m.r:-.d:t,/d:-:-/m.s:-.s:f/m:d.d:l,/:f:m/r.ff.f:-/

m.s:s.s:m/d:d:d/t,:s,.l,:l,/s,:-:-/m.d:-.m:r/d:-:-//

Chorus: Chọọ Chineke mgbe ọ ka g’ekwe nchọta

Kpọkuo ya oge ọ k’anọ nso,

chọọ Chineke ugbu a nwa nne m chegharịa,

bịakwute Chineke n’ime mmụọ na Eziokwu,

Ọ ga-enye gị ndụ.

1. Onu Chineke na-akpọ gị ọ na-asị gị chegharịa bịakwute m, bịakwute m…Nwa m, ọ bụghị uche m ka I fuo n’ime njọ… bịakwute m ugbu a m ga-enye gị ndụ.

2. Matakwuo na ụbọchị nke Dinwenụ na-abịa dịka ony’ori ka ọ ga-abịa. Mgbe ị na-eleghị anya ka ọ ga-abịa, ma ngọzi g’adịrị nw’odibo ahụ mụ anya na-eche nche mgbe Nna y’ukwu natara.

3. Gekwuo ntị ngị onye nke na adịgị ọkụ, adịghị oyi, Chineke n’agwa gị sị, Ma ọ bụrụ n’ịdịghị ọkụ m’ịdịghị oyi oge na-abịa mgbe m ga-esi n’ọnụ m gbọpụta gị.

4. Ngị onye hụrụ ụwa n’anya, hụrụ ụwa n’anya karịa Chineke onye kere gị, Matakwuo n’ụwa n’ihe ụtọ ya nile ga-agabiga. Ma onye mere uche Chineke ga-adị ndụ ebighịebi.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns