Chukwu Nna nke amamihe [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Chukwu Nna nke amamihe‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Chukwu Nna nke amamihe Lyrics

s.s/m:f.m/r:r:s.s/m:m:f.m/

r:r:m.d/l,:r:t,/d:-:-:-//

Chorus: Chukwu Nna nke amamihe

Onye kere igwe n’ala

Anyị ekelee Gị Nna.

1. K’anyị nye gị otito Nna Chukwu ebere Gị dịrịrị rue mgbe ebighịebi Ez’ikpe Gị kasị ikpe dum nke dị n’igwe, nke dị n’ụwa dum.

2. Ọ dịghị Eze dịka Chukwu. Ọ’ya na-achị n’igwe na-achịkwa ụwa nile, Na-achị ihe nke dị n’igwe, nke dị n’ụwa dum. Ọ bụ Ya doro ha.

3. Ọ dịghị chi dị ka Chukwu Onye kere ihe nile nke dị n’igwe na ụwa. Azụ nile, n’anụmanụ Nnukwuu ihe nke bi n’igwe.

4. Ka ụmụ mmadụ kelee Chukwu Ndị nile ndị agbapụtara, tobe Chukwu Mara ịdị omimi ya, mara ịdị nsọ Ya.

Other Catholic Igbo Hymns

Other Categories of Catholic Hymns

Categorized in:

Catholic Hymns, Igbo Hymns,