Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka [Complete Hymn with Lyrics]

Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka Lyrics

Chorus: Dinwenụ na-enye m ihe na-enyere m aka.

1. Dinwenụ na-enye m ihe na enyere m aka

Onye ka m ga-atụ egwu,

Dinwenụ bụ onye n’akalite ndụ m,

kedụ onye m g’atụ egwu.

2. Dinwenụ mkpọkuo Gị, nụrụ olu m meere m ebere za m oku, maka Gị ka mmụọ m nile na-ekwu, Ngị Ka mkpụrụobi m na-achọ.

3. Dinwenụ ihu gị ka m na-achọ, Ezonahụna m ihu Gị, ejila iwe Chụpụ nwa odibo gị, Ọ bụ gị bụ enyemaka m.

4. Eji m n’aka na m ga-ahụ afọma nke Dinwenụ n’obodo ndị dị ndụ, Nwee nchekwube na njidesie M’ike, nwee ntachi obi na Nchekwube na Dinwenụ.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X