Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Etu Jesu siri Nwụọ Lyrics

s:-:s:s/m:-:d:d/r:-:-:-/d:m:m:m/m::m:-/f:f:r:r/

s:m:d:-/r:-:-:-/d:m:m:-/s:s:s:f/m:-:m:-/r:-:m:-/d:-:-:-/

1. Etu Jesu siri nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ Etu ahụ ka Nna g’esi Kulite ndị nile nwụrụ na Kristi.

d’id’:-:d’/l:t:s:-/m:m:f:l/s:s:f:-/m:-:-:-/s:s:d:d/s:r:f-/

m:-:-:-/r:-:f:-/r:m:d:-/m:-:m:-/r:-:-:-/d:-:-:-/

2. Etu mmadụ nile siri ket’ọnwụ n’aka Adam,

Etu ahụ ka mmadụ nile g’esi keta ndụ n’aka Kristi.

s:s:l:s/s:l::f/m:-:-:-/t:t:d:-/s:-:-:-/

t:t:r:-/s:-:-:-/s:-:l:-/s:-:f:-/m:-:-:-//

Alleluia, alleluia, alleluia.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns