Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu [Complete Hymn with Lyrics]

Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Gosi m Ebere Gị abụ m Onye furu efu Lyrics

m.s:f/m:-.d:-/s:-:-/-:-:-/-:s.m:m/m:-.d:d/r:-:-/-:-:-

/s:s:f/m:-.d:-/r.d:-.r:d/l,.d:-.s:-/-:m.s:f/m:-.r:-/d:-:-/-://

Chorus: Gosi m ebere gị, abụ m onye furu efu

Onye njọ ka m bụ Chineke Nna

Gosi m ebere gị, biko onye nwe ụwa (repeat Gosi m ebere gị).

1. Chineke Nna nke kere mmadụ, Chukwu nke dị ebube Abụ m onye ngala nke nupuru isi n’atụmatụ nke inyere m, ma gosi m ebere gị, Biko onyenwe ụwa.

2. Nnukwu onyinye inyere m atufuru m ya n’ebe n’ekwesịghị. Emere m omume mejọọ gị Chineke Onye kere mo biko onye nwe ụwa.

3. Chineke Nna nke kere mmadụ Chukwu nke dị ebube, Abụ m onye akpịrị ego, nke hapụrụ gị chọwa akụ na ụba nke ụwa, ma gosi m ebere gị.

4. Isi ike m mere gị ọ dịghị ịgụta ọnụ, iko, juru eju, ma echighara m azụ daa n’ụkwụ gị Chineke onye kere mo. Biko…..

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns

NEW! Catholic Sunday and Daily Mass Readings for 2026

X