Hail Holy Queen Prayer in Igbo Language

Here is Hail Holy Queen Prayer in Igbo Language. The Rosary prayer is recommended to be said daily by every Catholic faithful.

EKENE EZENWANYỊ

Ekene Ezenwanyị, Nne nke ebele, ndụ anyị, na ụsọ anyị na nchekwube anyị, ekene, Ngị k’anyị bụ ụmụ Eve achụpụlụ achụpụ na-akpọku. Ngị k’anyị na-ezitelu ume, na-eru uru na-akwa akwa n’ụwa anya mmiri nke a. Ya bụ rughalịkene, O nne n’ekwulu anyị lekwasị anyị anya ebele Ị: Ma ekpo oge nchụpụ anyị afụ galụ, gosị anyị Nwa afọ Ị dị Ngọzi, bụ Jesu, O onye dị afọma, dị ịfụnanya m dị ụsọ bụ Virgin Marịa.

V. Yọbal’anyị ayịyọ, O nne nke Chukwu dị asọ

R. K’ anyị were tosị ịnata nkwa nke Kristi

AYỊYỌ

O Chukwu onye sọ ofu Nwa ya ji ndụ Ya, na ọnwụ Ya na mbilite n’ọnwụ Ya wee gotelụ anyị nzọpụta ebebe, anyị na-ayọ Gị ka I mee k’anyị site n’ilulilo banyelụ ife omimi nke Rosary kasị nsọ nke Virgin Maria dị ngọzi, wee n’eñomi ife fa lutegalụ wee enwetazi ife fa kwegalụ anyị na nkwa site na Kristi afụ Dinwenụ anyị. Amen.

Ka mkpụl’obi ndị nile kwelụnụ gal’aga, site n’ebele nke Chukwu ka fa zuluike na ndokwa. Amen.

Hail Holy Queen Prayers

Categorized in:

Catholic Prayers,