Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ Lyrics
Chorus: Ikpe nke Chukwu dịrị mmadụ
Ụwa agafego ka nlọ.
1. Ụwa nke a gafego ụwa nk’ọzọ-ebidogo;
Nk’ife nile n’ụwa.
2. Mmadụ nile ga-anụ
Onu-opi nke ndị mmụọma
Si n’ọwụwa-anyanwụ welue n’ọdịda ya.
3. Sinụ n’ini niri
Ozu nke nwụgalụ anwụ
Kwụrụ n’iru Chukwu
Gaza maka ndụ ụnụ.
4. Ma ndị nọ n’eluigwe
Fa ncha gbada n’ụwa
Ma ndị nọ n’ọkụ-mụọ,
A ga-adọpụta fa.
5. Gịnị k’ụnụ melụ
K’ụnụ bili n’elu-ụwa?
Kedụ ife agwalụ ụnụ
Iji zọpụta ụnụ.
6. Onye ikpe bụ Jesu,
Nke zọpụta mmadụ
Geji otito nke Ya
Wee kpe fa nile ikpe.
7. Ndị agọzili agọzi,
Ndị debelụ iwu m nile
Bịanụ g’anat’ụgwọ,
Batanụ n’eluigwe.
8. Ndị na-eleli m n’ụwa,
Mebili m n’ụwa nke m nile
Mbọsị nke m elugo
Pụanụ, baa n’ọkụ-mụọ.
9. Ikpe nke, Jesu
ga-abụ ikpe nke kwụlụ ọtọ,
Site n’ọnwụ Ị nwụlụ,
Zọpụta anyị n’ọkụ.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya