Jerusalem Ụlọ Ndokwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Jerusalem Ụlọ Ndokwa‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Jerusalem Ụlọ Ndokwa Lyrics (Key G 3/4)

Tune 1: d/m:-:r/d:-:l,/s,:-:l,/d:-:d/m:-:r/m:s:m/r:-:-/-:-:d/

m:-:r/d:-:l,/s,:-:m,/s,:-:d/m:s:m/r:m:r/d:-:-//

1. Jerusalem ụlọ ndokwa,

Nke nụ sọsọ añụrị;

Ebe a na-afụ Chukwu anya

Na ndokwa julu obi.

2. Ndụ anyị nọ n’elu ụwa nke a,

julu n’oke ahụhụ;

K’anyị lee anya n’eluigwe.

Bụ obi nke Chukwu.

3. Ihe nile dị n’ụwa nka,

Bụ ihe nke ga-emebi;

M’ihe Chukwu dị n’eluigwe,

Ha ga na-adịlịlị.

4. Chukwu, onye ji ike nile

N’echi eze n’eluigwe

Ndị ọma nile gaa añụrị

N’otito Ebebe.

5. Analụ ọrụ n’ụwa nke a,

Bụ ọrụ ọpịpịa,

A ga-anata ụgwọ ọrụ ndị a,

Na-ala eze nke Chukwu.

6. Ọya, nsogbu, ya na ahụhụ

Ama-adị na eligwe,

Ama-ahụlata ọnwụ ncha.

Ndụ ga-adị Ebebe.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns