Kristi Emeriwo [Benediction Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Kristi Emeriwo‘ is one of the popular Igbo Catholic Benediction hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Benediction hymns. You will find below the lyrics of this hymn.

Kristi Emeriwo Lyrics

Kristi emeriwo, Kristi na-achị,

Kristi na-achị eze.

Tobenụ Dinwenụ mba nile

Mmadụ nile tobe Dinwenụ

Maka na O gosịrị ebere Ya n’ebe anyị nọ

Eziokwu nke Dinwenụ ga-adị okpụ.

Otito dịrị Nna……………

Other Catholic Igbo Benediction Hymns

Other Catholic Hymns