Ledụ Achịcha na-enye Ndụ ~ O Salutaris Hostia in Igbo [Benediction Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ledụ Achịcha na-enye Ndụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Benediction hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Benediction hymns. You will find below the lyrics of this hymn.
Ledụ Achịcha na-enye Ndụ Lyrics
Ledụ achịcha na-enye ndụ
Nke na-emeghe ọnụ ụzọ eligwe,
Ndị iro ji iwe na-esodo anyị,
Nye anyị ike nyel’anyị aka.
Otito ọkpụ dịrị Dinwenụ
Onye dị otu gbakwuazi ịtọ,
Onye na-enye ndụ na-enwero ube
n’eligwe, Obodo anyị. Amen.