Mba nile ga-akpọ isi ala [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Mba nile ga-akpọ isi ala‘ is one of the popular Catholic hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Mba nile ga-akpọ isi ala Lyrics
d’:-:s/t:-:l/s:l:l/m:-:-/-:-:/f:-
:s/-:s:-/d:-:-/m:-:m/r:-:-/-
:m:-/d:-:l/s:s:-/m:-:-/-://
Chorus: Mba nile ga-akpọ isi ala, ga-akpọ isi ala n’ihu Gị Osebụlụwa.
1. O Chukwu, nye eze ike ikpe,
Nye nweze Onyinye nk’eziomume Gị.
K’O jiri kw’ụba ak’ọtọ
kpere ndị nke Gị ikpe n’ụzọ ziri ezi.
2. Udo na ezi omume ga n’aga n’ihu
N’oge ya nile oge nile rue n’ọnwa akwụsị inye ihe
Ọ ga-achị site n’oshimiri rue n’oshimiri,
bido na nnukwu mmiri ruo na njedebe nk’ụwa.
3. Eze nile nk’obodo Tarshish
N’ikpere mmiri ya ga-asọpụrụ ya,
Eze ndị Sheba na Seba ga-enye ya onyinye ga,
nd’eze nile ga-akpọ isiala n’ihu ya.
Mba nile ga-esekpukwaaziri ya.
4. Ọ g’azọpụta nd’ogbenye
na ndị nọ na mkpa n’enweghị enyemaka
mgbe ha bekuru ya Ọ ga-emere ndị adịghị ike ‘bere,
zọkwaazi ndụ ụmụ ogbenye.
5. Otito dịrị Gị Chukwu,
Otito dịrị Gị Chukwu Nna,
Chukwu Nwa na Chukwu Mmụọ Nsọ
kịta n’ekpo nile. DC.
Other Catholic Igbo Hymns
- Chekwube Jesu Ọ ga-adị mma
- Chukwu nke bi n’igwe nụrụ
- Chukwu kere ụwa
- Chukwu Nna nke amamihe
- Chukwu Nna bi n’igwe nụrụ akwa ụmụ gị
- Ekene Ezenwanyị
- Hụnụ ibe ụnụ n’anya
- Ka anyị tobe Chineke anyị
- Ka anyị tobe Dinwenụ
- Kuziere anyị ụzọ Gị
- Mba nile ga-akpọ isi ala
- Ndị mmadụ kelenụ Chineke
- Nna anyị Chineke bi n’igwe
- Nwee ntachi obi