Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha Lyrics

Chorus I: Mmadụ ntụ k’ịbụ na ntụ k’ịgalachigha. D.C.

1. Mmadụ lee ahịhịa dị n’ọhịa, n’ụtụtụ ha nile mịrị ifuru, ha jukwara n’añụrị n’uhuru chi, ha akpọnwụsịa.

2. Nw’ọgaranya lee ahịhịa dị n’ọhịa n’ụtụtụ ịbụ ọgaranya, n’uhuruchi ịbụrụ onye nwụr’anwụ.

3. Ony’eze lọta, n’ụwa anyị nọ n’agafe Ka nrọ, lee eze mmadụ nile, bụ ihe oriri nke ahụhụ.

s:-s/m:-:m.s/s:-s/ms/s–/l:l:s/m:f:r/m:-:-/s:f:m/m:-:-

Ch II: Mmadụ chetakwa n’isi na ntụ na ntụ k’ịga alaghachikwa mgbe ịtụghị anya.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns