Nara nara Aja biko Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nara nara Aja biko Chukwu‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nara nara Aja biko Chukwu Lyrics

s,/d:-:-:t,/r:-:-:d/m:-:-:l,/l,:-:-:r/d:-:-:t,/t,:-:-:-/

Chorus: Nara, nara, nara aja, biko Chukwu, Aja anyị na-achụnyere gị maka ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ. Ka aja nke a anyị ji akw’ụgwọ mmehie, medaa Gị obi, maka njọ anyị.

1. O Dinwenụ anyị n’arịọ k’Iwe’ebere lekwasị anya n’onyinye anyị na-ebunye Gị maka ezumike na nzọpụta nwa odibo Gị.

2. Nye ya ọnọdụ Ebebe n’etiti ndị nke Gị azọpụtagoro. Nụrụ, nụrụ arịrịọ anyị O, naranụ onyinye anyị O Chukwu.

3. Ka imere mkpụr’obi nwa odibo Gị ebere K’anyị ji achụnyere Gị aja nk’otito nke a. Nara ya gọzie Maka ntọhapụ nwa odibo Gị.

4. Anyị ji obi umeala arịọ ebube Eze gị, ka inye ya ezumike ebebe site n’aja anyị ji akwụ ụgwọ mmehie, medaa Gị obi maka njọ anyị.

Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns

Other Catholic Hymns