Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ Lyrics
Chorus: Ndị nke m zakenenụ m ajụjụ, gịnị ka m mere ụnụ jiri kpodo m n’obe.
1. Ọ bụ nzọpụta m zọpụtara ụnụ n’aka Phero nke Egypt, Ọ bụ ya…. mere ụnụ jiri kpọdo m n’obe.
2. Ọ bụ ọzụzụ m zụrụ ụnụ ọgụ arọ n’ọzara, Ọ bụ ya mere……….
3. Ọ bụ ndị iro ụnụ m were tinye ụnụ n’aka nk’ụnụ, Ọ bụ ya mere………..
4. Ọ bụ ndufe m dufetere ụnụ n’oshimiri uhie, Ọ bụ ya mere………
5. Ọ bụ ndị agha Phero n’anyịnya Agha ha bụ ndị m kwanyere n’Oshimiri uhie, Ọ bụ ya mere….
6. Ọ bụ mmiri m si n’okwute mepụta n’ọzara ọkpọrọ nkụ k’ụnụ ñụọ, Ọ bụ ya mere……..
7. Obu mgbaputa m gbaputara Unu n’aka Ekwensu, Obu ya mere
8. Ọ bụ mgbapụta m gbapụtara ụnụ n’ọnwụ ebebe, Ọ bụ ya mere………..
9. Ọ bụ ndubata m dubatara ụnụ n’ndụ agwụ agwụ, Ọ bụ ya mere…………
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya