Ndị Nsọ nke Chineke [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ndị Nsọ nke Chineke‘ is one of the popular Igbo Catholic Lent/Burial hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ndị Nsọ nke Chineke Lyrics
d’:d’:-:t/l:-:s:-/s:-:-/m:f:-:r/r:m:m:-/
Chorus: Ndị nsọ nke Chineke n’ekwe ukwe otito n’eluigwe, Hosanna Hosanna Hosanna ka ha n’ekwe alleluia alleluia alleluia alleluia ka ha n’ekwe n’ihu Jesu nwa nke Chukwu.
1. Kedụ ka ndị nsọ ndị a yicha uwe dị ọcha
Kpara igu n’aka guzoro n’ihu Jesu nwa nke Chukwu.
2. Olee ndị ka ha bụ? Ha bụ ndị biri n’ụwa etu anyị siri bi. Ewere ọbara Jesu sachaa ha.
3. Ahụhụ ndị nsọ tara n’ụwa maka Jesu ha echezọzigo ha. Ịtarị apịara ha na mmegbu emegburu ha abụrụgo ha ngọzi, ha ncha n’enwezi añụrị.
4. Ụfọdụ bụ ndị egburu maka ihi Kristi, Ụfọdụ bụ ndị egburu n’ihi eziokwu, maka Onyenweanyị.
5. Ukwe, egwu ọñụ ka ha n’ekwe ebebe.
6. Anyị ji obi umeala arịọ ebube Eze gị, ka inye ya ezumike ebebe site n’aja anyị ji akwụ ụgwọ mmehie, medaa Gị obi maka njọ anyị.
Other Igbo Catholic Lent/Burial Hymns
- Cheta m Onyenwe m
- Chetanụ Ụbọchị Ọnwụ
- Chọọ Chineke mgbe Ọ ka ga-ekwe Nchọta
- Chukwu biko Ewezila iwe
- Eluigwe ga-abụ Ụgwọ
- Eligwe Obodo Anyị
- Etum ka Anyị bụ
- Etu Jesu siri Nwụọ Kulitekwa n’ọnwụ
- Eze Igwe Chukwu Meghere Anyị Ụzọ nke Igwe
- Ezumike Ebebe
- Ikpe nke Chukwu dịrị Mmadụ
- Jerusalem Ụlọ Ndokwa
- Ka ndị Mmụọozi duba Gị na Paradise
- Mmadụ Ntụ ka ịbụ na Ntụ ka Ịgalachigha
- Ndị Nsọ nke Chineke
- Nara nara Aja biko Chukwu
- Ngọzi dịrị ndị dara Ogbenye n’ime Mmụọ
- O Paradise O Paradise
- Ha nọ na-ezu Ike
- Ike Agwụwo Ọnwụ
- Ihe Obiọma biko Dube m
- Ndị nke m Zakenenụ m Ajụjụ
- Obe Nsọ na-amụba n’ụwa
- Werenụ Anya lee Jesu ebe o koro n’obe
- Ọ bụ maka Anyị Chukwu Nwa
- Nna ka E mee Uche Gị
- Anyị nwere Olileanya