Ngọzi dịrị Chukwu [Benediction Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ngọzi dịrị Chukwu‘ is one of the popular Igbo Catholic Benediction hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Benediction hymns. You will find below the lyrics of this hymn.
Ngọzi dịrị Chukwu Lyrics
Ngọzi dịrị Chukwu
Ngọzi dịrị afa nsọ nke Chukwu
Ngọzi dịrị Jesu Kristi
bụ Chukwu ezie bụrụkwa mmadụ ezie
Ngọzi dịrị afa nsọ nke Jesu
Ngọzi dịrị obi Jesu dịkasịlị nsọ
Ngọzi dịrị ọbara ya kasị oke ọnụ
Ngọzi dịrị Jesu na Sacramenti dịkalịsịlị nsọ nọ n’altar
Ngọzi dịrị Chukwu Mmụọ Nsọ onye nkasị obi
Ngọzi dịrị nne nke Chukwu dị ebube bụ Marịa dịkasịlị na asọ
Ngọzi dịrị ịtụ ime ya dị asọ na ejighị njọ
Ngọzi dịrị mbugo na eligwe ya dı otito
Ngọzi dịrị afa nke Marịa bụ Virgin na nne
Ngọzi dịrị Joseph dịkalịsịlị obi ọcha bụ di ya
Ngọzi dịrị Chukwu na ebe ndị Mmụọma na ndị ọma nọ.